- Start
- Mosis Onye Nnapụ,ta
Mosis Onye Nnapụ,ta
Angebote / Angebote:
Nne na nna Mosis b¿ nd¿ Hibru ohu n'Ijipt. Fero, eze Ijipt mekpara ha ah¿ nke ¿j¿¿ ma ¿ ch¿gh¿kwa ka nd¿ ohu m¿ta ¿t¿t¿ ¿m¿. Nne Mosis m¿r¿ ya ma zoo ya n'¿l¿ ruo ¿nwa at¿ ruo mgbe o buru ibu. O mere nkata, were korota kpuchie ya ma tinye Mosis n'ime ya. Kwa ¿t¿t¿, tupu nd¿ mmad¿ e tete n'¿ra, o kuru Mosis nta dowe n'ak¿k¿ osimiri hap¿ya ebe ah¿. Miriam, nwanne nwaany¿ Mosis nke t¿r¿ ya zoro n'az¿ ah¿h¿a n¿r¿ na-elete Mosis, nwanne ya nwoke ntak¿r¿kwa ¿b¿ch¿.Enjoy the story of Moses as a baby and as a deliverer, beautifully told in Igbo language with pictures your child will want to look at, again and again.
Folgt in ca. 15 Arbeitstagen